Doings - Flavour, Phyno

Doings - Flavour, Phyno

  • Année de sortie: 2020
  • Langue: Anglais
  • Durée: 3:50

Voici les paroles de la chanson : Doings , artiste : Flavour, Phyno Avec traduction

Paroles : Doings "

Texte original avec traduction

Doings

Flavour, Phyno

Texte original

Eeh nwanne if it’s a hit aka anyi dia

Who no know go know na mehn donye iru n’iga amaa

Obodo edelu jim-jim

Enwepute cash añaa na-enu

Maka na onye na-ekwero ga-ekwee

A nwee gwazie gị na ọ na-eme

Nwanne ife na-ebe ka na-ebee

I fugo na doings get levels

Ndi agaba (lee lee --- ahaa)

Mehn I makwa emee (ahaa)

A babe I makwa eme (ahaa)

Guy ijeko oleee (ahaa)

I ma n’ife edele-ede (ahaa)

Na ọbụ ife enyele-enye o (ahaa)

Na Street omle eme (ahaa)

I fugo na doings gt level

Ebube agụ na-eche nu agu eeee

Okilikili ka agba ukwu ose

Enyi I ga alaiki anyi ooo

(Iga alaiki anyi ooo)

Nwanne I makwa ka anyi si kwadoo

You cannot stop a moving train oo

M bunye gi ya I ga alaiki anyi ooo

(I ga alaiki anyi ooo)

The girl si na ma ada anyu-anyu

Mana ọ bụ maka n'ọda agba mmili

Ilie my money ebele adilia

Ana m anụ ifeee

I mana ifu doings I ga-agbakaa

K’ida afụ ụzọ I nara anụ ifee

Iyokoo doings get levels ooo

(I fugo na doings get level)

Ndi agaba (lee lee abaaa)

Mehn I makwa emee (abaa)

A Babe I makwa emee (abaa)

Guy ijeko oleee (abaa)

I ma n’ife edele-edee (abaa)

No be ife enyele-enye oo (abaa)

Na Street ọ mele-eme (abaa)

I fugo na doings get level

Boys a na-ama aka

Open up gosi ya your babe

Si ya som na awa-awa

Mu na gi ada agba mgba

Nwa Ọ bialu ije ya ana-ana

Edoko buleebu na Toscana na akuzi ka carpenter

Afụ dimkpa afu ogologo iru ya

Na nwoke bute ike

Na umu nwa ga afunata isi a

The boys libe ife na ndi egwu ga akpọnata ụbọ

Emesia akpọluo ụnọ

Na ofe m nwa ga atọnata ụtọ

Asi m na ọ ya atọnata ụtọ (ibeee)

Jugodi akuku ite

Na e nwekwaa levels to this

Ekenee kenee Chukwu na hustle e mechaa pụta ife

E nwee ife di iche from égbé na égbè

Na onye ji egbe na-agba égbé

And onye ji ego febe-ego

Onye ji egbe agbawa egbe

Guy kilibe doings (eeee)

Just negodu doings (eeeee)

Udi ife a na-eme na movies (eeee)

Fa ncha socha na doings (eeee)

Asa i na anwulu na doings

Okwa ntụọ ọkpọnwa m Zubis

The convoy that we move in

Fa ncha socha na doings

The girl si na ma adi anyu-anyu

Mana ọ bụ maka n'ọda agba mmili

Ilie my money ebele adilia

Ana m anụ ifeee

I mana ifu doings I ga-agbakaa

K’ida afụ ụzọ I nara anụ ifee

Iyokoo doings get levels ooo

I fugo na doings get levels

Kedụ ife I na ata jiri anyi okwu…

I fugo na doings get levels

Kedu ife I na ata jiri anyị anyaa

I fugo na doings get levels

Nwanne I ga emenwu ife anyi na-emee

I fugo na doings get levels

I mazikwa na-ekelu ọlụ ekee

I fugo na doings get levels

Yahaaa

Who no know go know

Na men donye itu n’iga ama

Obodo edelu jim-jim

Enwepute cash añaa na-enu

Maka na onye na-ekwero ga-ekwee

A nwee gwazie gị na ọ na-eme

Nwanne ife na-ebe ka na-ebee

I fu go na doings get levels

Ndi agaba

Traduction de la chanson

Eeh nwanne si c'est un hit alias anyi dia

Qui ne sait pas va savoir na mehn donye iru n'iga amaa

Obodo edelu jim-jim

Enwepute cash añaa na-enu

Maka na onye na-ekwero ga-ekwee

A nwee gwazie gị na ọ na-eme

Nwanne ife na-ebe ka na-ebee

Je fugo na doings obtenir des niveaux

Ndi agaba (lee lee --- ahaa)

Mehn je makwa emee (ahaa)

Un bébé que je makwa eme (ahaa)

Guy Ijeko Oleee (ahaa)

Je suis n'ife edele-ede (ahaa)

Na ọbụ ife enyele-enye o (ahaa)

Na Street omle eme (ahaa)

Je fugo na doings niveau gt

Ebube agụ na-eche nu agu eeee

Okilikili ka agba ukwu ose

Enyi I ga alaiki anyi ooo

(Iga alaiki anyi ooo)

Nwanne I makwa ka anyi si kwadoo

Vous ne pouvez pas arrêter un train en mouvement oo

M bunye gi ya I ga alaiki anyi ooo

(Je ga alaiki anyi ooo)

La fille si na ma ada anyu-anyu

Mana ọ bụ maka n'ọda agba mmil

Ilie mon argent ebele adilia

Ana m anụ ifee

I mana ifu doings I ga-agbakaa

K'ida afụ ụzọ I nara anụ ifee

Les actions d'Iyokoo obtiennent des niveaux ooo

(I fugo na doings get level)

Ndi agaba (lee lee abaaa)

Mehn je makwa emee (abaa)

A Babe I makwa emee (abaa)

Guy Ijeko Oleee (abaa)

Je suis n'ife edele-edee (abaa)

Non be ife enyele-enye oo (abaa)

Na Street ọ mele-eme (abaa)

I fugo na doings get level

Les garçons un na-ama aka

Ouvrez gosi ya votre bébé

Si ya som na awa-awa

Mu na gi ada agba mgba

Nwa Ọ bialu ije ya ana-ana

Edoko buleebu na Toscana na akuzi ka charpentier

Afụ dimkpa afu ogologo iru ya

Na nwoke bute ike

Na umu nwa ga afunata isi a

Les garçons libe ife na ndi egwu ga akpọnata ụbọ

Emesia akpọluo ụnọ

Na ofe m nwa ga atọnata ụtọ

Asi m na ọ ya atọnata ụtọ (ibeee)

Jugodi akuku ite

Na e nwekwaa niveaux à ce

Ekenee kenee Chukwu na hustle e mechaa pụta ife

E nwee ife di iche de égbé na égbè

Na onye ji egbe na-agba égbé

Et onye ji ego febe-ego

Onye ji egbe agbawa egbe

Les actions de Guy Kilibe (eeee)

Juste des actions à negodu (eeeee)

Udi ife a na-eme na films (eeee)

Fa ncha socha na doings (eeee)

Asa i na anwulu na doings

Okwa ntụọ ọkpọnwa m Zubis

Le convoi dans lequel nous nous déplaçons

Fa ncha socha na doings

La fille si na ma adi anyu-anyu

Mana ọ bụ maka n'ọda agba mmil

Ilie mon argent ebele adilia

Ana m anụ ifee

I mana ifu doings I ga-agbakaa

K'ida afụ ụzọ I nara anụ ifee

Les actions d'Iyokoo obtiennent des niveaux ooo

Je fugo na doings obtenir des niveaux

Kedụ ife I na ata jiri anyi okwu…

Je fugo na doings obtenir des niveaux

Kedu ife I na ata jiri anyị anyaa

Je fugo na doings obtenir des niveaux

Nwanne I ga emenwu ife anyi na-emee

Je fugo na doings obtenir des niveaux

I mazikwa na-ekelu ọlụ ekee

Je fugo na doings obtenir des niveaux

Yahaaa

Qui ne sais pas va savoir

Na men donye itu n'iga ama

Obodo edelu jim-jim

Enwepute cash añaa na-enu

Maka na onye na-ekwero ga-ekwee

A nwee gwazie gị na ọ na-eme

Nwanne ife na-ebe ka na-ebee

Je fu go na doings obtenir des niveaux

Ndi Agaba

Autres chansons de l'artiste :

Nouveaux textes et traductions sur le site :

Plus de 2 millions de paroles

Chansons en différentes langues

Traductions

Traductions de haute qualité dans toutes les langues

Recherche rapide

Trouvez les textes dont vous avez besoin en quelques secondes