Voici les paroles de la chanson : Joy Comes in the Morning , artiste : Phyno Avec traduction
Texte original avec traduction
Phyno
But all I have to say is one thing
Joy comes in the morning
Joy comes in the morning
Onwebedi ihe ifu
Everyday day anyi na enwe ekpere for better days
Bia appointment ha si gi come back another day
Heavy weight na ebuli any nwa bu featherweight
As long as na m ga emeli ya at last Its never late
So biko don’t look down on that boy n’racha plate
Maka okwa just a matter of time oga di great
Just say a little prayer, add a little faith
Kill them all with love nwanne free your mind from hate
Oge m bido guwa rap odika egwuregwu
Now okwa muana e coach zi ha na ama egwuregu
Hana akpo m onye eze the same boy haji egwuregwu
Ka chineke nna bunyiru elu
Egwu yana ewu zi ewu
Wee fichaa n anya mmiri oga afichaa gi anya mmriri
O ga aburu gi ife ma na efife ma na ochichiri
Bi na around the wall agu na asa mmriri na asa
Wee funu na iga a bu nwa boy before i buru master
Ekwe kuo anyi agwa ha (Nwanne)
Eke tuo anyi awaa (Nwanne)
Anyi bechaa ariri anaa (Nwanne)
But all I have to say is one thing
Joy comes in the morning
Joy comes in the morning
Onwebedi ihe ifuu
Obiora my man siri m na oga e make nma ya proud
Upon na shi shi adighi
Osim na oga adi iche from the crowd
O bido hustle wa ka o wee turn the table around
Okwara barrow, ree oroma ka o wee kepuo his vow
Ochukwu ga e decide and e work ooo towards destiny can’t be denied
My family and friends na e look up to me to provide
A man na adimu poor but trust me i got to survice
Obiora hapu school maputa iru oga
And aguu guba o bee m na phone m nye ya ndumodu
Gwa ya no nwa mgbe nta
Mana o ga e si ajo ike mba
Onwunwa ga abia na ndu nwoke mana o nwa mgbe nta
Ka egwu ka egwu onweta visa
Nwanne o travel luo away
Ka ojee choo ya na obodo oza si
Yankee ma baa malay
Nata naija people ana enele
Aka obiora achaa
Chineke na aza ekpere
Ekwe kuo anyi agwa ha (Nwanne)
Eke tuo anyi awaa (Nwanne)
Anyi bechaa ariri anaa (Nwanne)
But all I have to say is one thing
Joy comes in the morning
Joy comes in the morning
Am all about hope and motivation
Okwa Nwanya na ere bread ka ana enye standing ovation
Okwa mu bu nwa ogbe agu na aku na special occasion
No hope on any man just pray for God’s elevation and God’s intervention
Ekwe kuo anyi agwa ha (Nwanne)
Eke tuo anyi awaa (Nwanne)
Anyi bechaa ariri anaa (Nwanne)
But all i have to say i one thing
Joy comes in the morning
Joy comes in the morning
Mais tout ce que j'ai à dire, c'est une chose
La joie vient le matin
La joie vient le matin
Onwebedi ihe ifu
Everyday day anyi na enwe ekpere for better days
Bia rendez-vous ha si gi reviens un autre jour
Poids lourd na ebuli n'importe quel nwa bu poids plume
Tant que na m ga emeli ya enfin, il n'est jamais tard
Alors biko ne regarde pas cette assiette de garçon n'racha
Maka okwa juste une question de temps oga di great
Dites juste une petite prière, ajoutez un peu de foi
Tuez-les tous avec amour nwanne libérez votre esprit de la haine
Oge m bido guwa rap odika egwuregwu
Maintenant okwa muana e coach zi ha na ama egwuregu
Hana akpo m onye eze le même garçon haji egwuregwu
Kachineke nna bunyiru elu
Egwu yana ewu zi ewu
Wee fichaa n anya mmiri oga afichaa gi anya mmriri
O ga aburu gi ife ma na efife ma na ochichiri
Bi na autour du mur agu na asa mmriri na asa
Wee funu na iga a bu nwa boy avant que je buru master
Ekwe kuo anyi agwa ha (Nwanne)
Eke tuo anyi awaa (Nwanne)
Anyi bechaa ariri anaa (Nwanne)
Mais tout ce que j'ai à dire, c'est une chose
La joie vient le matin
La joie vient le matin
Onwebedi ihe ifuu
Obiora mon homme siri m na oga e rendre nma ya fier
Sur na shi shi adighi
Osim na oga adi iche de la foule
O bido hustle wa ka o wee renverse la table
Okwara barrow, ree oroma ka o wee kepuo son vœu
Ochukwu ga e décidez et e work ooo vers le destin ne peut être nié
Ma famille et mes amis ne m'admirent pas pour fournir
Un homme na adimu pauvre mais croyez-moi je dois survivre
Obiora hapu école maputa iru oga
Et aguu guba o bee m na phone m nye ya ndumodu
Gwa ya no nwa mgbe nta
Mana o ga e si ajo ike mba
Onwunwa ga abia na ndu nwoke mana o nwa mgbe nta
Visa ka egwu ka egwu onweta
Nwanne o voyage loin
Ka ojee choo ya na obodo oza si
Yankee ma baa malais
Nata naija personnes ana enele
Aka obiora achaa
Chineke na aza ekpere
Ekwe kuo anyi agwa ha (Nwanne)
Eke tuo anyi awaa (Nwanne)
Anyi bechaa ariri anaa (Nwanne)
Mais tout ce que j'ai à dire, c'est une chose
La joie vient le matin
La joie vient le matin
Suis tout au sujet de l'espoir et de la motivation
Okwa Nwanya na ere pain ka ana enye standing ovation
Okwa mu bu nwa ogbe agu na aku na occasion spéciale
Aucun espoir sur aucun homme, priez simplement pour l'élévation de Dieu et l'intervention de Dieu
Ekwe kuo anyi agwa ha (Nwanne)
Eke tuo anyi awaa (Nwanne)
Anyi bechaa ariri anaa (Nwanne)
Mais tout ce que j'ai à dire, c'est une chose
La joie vient le matin
La joie vient le matin
Chansons en différentes langues
Traductions de haute qualité dans toutes les langues
Trouvez les textes dont vous avez besoin en quelques secondes